1 Samuel 22:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ka oge na-aga, Gad+ onye amụma sịrị Devid: “Ezozila ebe a ị na-ezo. Gaa n’ala Juda.”+ Devid wee si ebe ahụ gaa n’oké ọhịa dị na Hiret.
5 Ka oge na-aga, Gad+ onye amụma sịrị Devid: “Ezozila ebe a ị na-ezo. Gaa n’ala Juda.”+ Devid wee si ebe ahụ gaa n’oké ọhịa dị na Hiret.