1 Samuel 22:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ahimelek asị eze: “Ònye n’ime ndị niile na-ejere gị ozi ka e kwesịrị ịtụkwasị obi ka Devid?+ Ọ bụ ọgọ eze,+ bụrụ onyeisi ndị nche gị, bụrụkwa onye a na-akwanyere ùgwù n’ụlọ gị.+
14 Ahimelek asị eze: “Ònye n’ime ndị niile na-ejere gị ozi ka e kwesịrị ịtụkwasị obi ka Devid?+ Ọ bụ ọgọ eze,+ bụrụ onyeisi ndị nche gị, bụrụkwa onye a na-akwanyere ùgwù n’ụlọ gị.+