1 Samuel 24:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ihe a Devid kwuru mere ka ndị agha ya jide onwe ha.* Devid ekweghịkwa ka ha kpa Sọl aka. Ma Sọl si n’ọgba ahụ pụta gawa ebe ọ na-aga.
7 Ihe a Devid kwuru mere ka ndị agha ya jide onwe ha.* Devid ekweghịkwa ka ha kpa Sọl aka. Ma Sọl si n’ọgba ahụ pụta gawa ebe ọ na-aga.