1 Samuel 25:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 ị gaghị akwa mmakwaara ma ọ bụ kwaa ụta ị gaara akwa n’obi gị ma a sị na i gburu* onye aka ya dị ọcha ma ọ bụ ma a sị na onyenwe m ji aka ya megwara ihe e mere ya.*+ Biko, onyenwe m, chetakwa ohu gị nwaanyị mgbe Jehova ga-emere gị ihe ọma.” 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:31 Ṅomie, p. 80 Ụlọ Nche,7/1/2009, p. 20-21
31 ị gaghị akwa mmakwaara ma ọ bụ kwaa ụta ị gaara akwa n’obi gị ma a sị na i gburu* onye aka ya dị ọcha ma ọ bụ ma a sị na onyenwe m ji aka ya megwara ihe e mere ya.*+ Biko, onyenwe m, chetakwa ohu gị nwaanyị mgbe Jehova ga-emere gị ihe ọma.”