1 Samuel 25:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ka Chineke gọzie gị maka otú a i si gosi na ị ma ihe. Ka ọ gọziekwa gị maka otú i si mee ka ikpe ọbara ghara ịma m+ nakwa otú i si mee ka m ghara iji aka m megwara ihe e mere m.*
33 Ka Chineke gọzie gị maka otú a i si gosi na ị ma ihe. Ka ọ gọziekwa gị maka otú i si mee ka ikpe ọbara ghara ịma m+ nakwa otú i si mee ka m ghara iji aka m megwara ihe e mere m.*