1 Samuel 26:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Sọl wee sị: “Emehiela m.+ Devid nwa m, lọta, n’ihi na agaghịzi m akpa gị aka, ebe ọ bụ na i gosiri taa na i jighị ndụ* m egwu egwu.+ N’eziokwu, ezuzuola m nzuzu. Emehiekwala m ezigbote ihe.”
21 Sọl wee sị: “Emehiela m.+ Devid nwa m, lọta, n’ihi na agaghịzi m akpa gị aka, ebe ọ bụ na i gosiri taa na i jighị ndụ* m egwu egwu.+ N’eziokwu, ezuzuola m nzuzu. Emehiekwala m ezigbote ihe.”