1 Samuel 27:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Devid na ndị agha ya na-aga alụso ndị Geshọ,+ ndị Gazaịt, na ndị Amalek+ agha. Ndị a bi si na Tilam ruo Shọọ,+ ruokwa Ijipt.
8 Devid na ndị agha ya na-aga alụso ndị Geshọ,+ ndị Gazaịt, na ndị Amalek+ agha. Ndị a bi si na Tilam ruo Shọọ,+ ruokwa Ijipt.