1 Samuel 30:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Mgbe Devid na ndị so ya na-alọrutela Ziklag+ n’ụbọchị nke atọ, ndị Amalek+ agaala lụso ebe ndịda* nakwa Ziklag agha ma gbaa Ziklag ọkụ.
30 Mgbe Devid na ndị so ya na-alọrutela Ziklag+ n’ụbọchị nke atọ, ndị Amalek+ agaala lụso ebe ndịda* nakwa Ziklag agha ma gbaa Ziklag ọkụ.