-
1 Samuel 30:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Mgbe Devid na ndị so ya lọrutere n’obodo ahụ, ha hụrụ na a gbaala ya ọkụ, dọrọkwa ndị nwunye ha na ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị n’agha.
-