1 Samuel 30:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Devid wee sị Abayata+ onye nchụàjà, nwa Ahimelek: “Biko, chịtara m efọd ebe a.”+ Abayata wee chịtara Devid efọd ahụ.
7 Devid wee sị Abayata+ onye nchụàjà, nwa Ahimelek: “Biko, chịtara m efọd ebe a.”+ Abayata wee chịtara Devid efọd ahụ.