1 Samuel 30:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Devid na narị ụmụ nwoke anọ (400) chụụrụ ha na-aga. Ma narị ụmụ nwoke abụọ (200) kwụsịrị na Ndagwurugwu Bisọ n’ihi na ezigbo ike gwụrụ ha nke na ha enweghị ike ịgafe ebe ahụ.+
10 Devid na narị ụmụ nwoke anọ (400) chụụrụ ha na-aga. Ma narị ụmụ nwoke abụọ (200) kwụsịrị na Ndagwurugwu Bisọ n’ihi na ezigbo ike gwụrụ ha nke na ha enweghị ike ịgafe ebe ahụ.+