-
1 Samuel 30:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ha nyekwara ya otu keeki e ji naanị mkpụrụ fig mee na keeki abụọ e ji mkpụrụ vaịn kpọrọ nkụ mee. O nwetakwara ume mgbe o richara ihe. Kemgbe ụbọchị atọ, o ribeghị nri ma ọ bụ ṅụọ mmiri, ehihie na abalị.
-