1 Samuel 30:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Anyị gara agha n’ebe ndịda obodo ndị Keretaịt,+ nakwa n’ala ndị Juda nakwa n’ebe ndịda Keleb.+ Anyị gbakwara Ziklag ọkụ.”
14 Anyị gara agha n’ebe ndịda obodo ndị Keretaịt,+ nakwa n’ala ndị Juda nakwa n’ebe ndịda Keleb.+ Anyị gbakwara Ziklag ọkụ.”