-
1 Samuel 30:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Devid asị ya: “Ị̀ ga-eduga m ebe ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ahụ nọ?” Ya asị: “Ọ bụrụ na i jiri Chineke ṅụọrọ m iyi na ị gaghị egbu m, nakwa na ị gaghị enyefe m n’aka nna m ukwu, m ga-eduga gị ebe ha nọ.”
-