-
1 Samuel 30:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 O wee duru ya gaa ebe ha gbasara onwe ha n’ala ahụ niile, na-eri, na-aṅụ, na-ekporikwa ndụ n’ihi ọtụtụ ihe ha kwatara n’ala ndị Filistia nakwa n’ala Juda.
-