1 Samuel 30:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Devid wee gbuwe ha malite n’isi ụtụtụ ruo ná mgbede. O nweghịkwa nwoke ọ bụla n’ime ha gbapụrụ+ ma e wezụga narị ụmụ nwoke anọ (400) ndị ji kamel gbaa ọsọ.
17 Devid wee gbuwe ha malite n’isi ụtụtụ ruo ná mgbede. O nweghịkwa nwoke ọ bụla n’ime ha gbapụrụ+ ma e wezụga narị ụmụ nwoke anọ (400) ndị ji kamel gbaa ọsọ.