1 Samuel 30:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ dịghịkwa ihe ha ọ bụla ha na-ewetaghị, ma ihe ukwu ma ihe nta. Ha napụtakwara ha ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị ha kpụụrụ, nakwa ihe ndị ha weere.+ Devid napụtara ha ihe ndị ahụ niile.
19 Ọ dịghịkwa ihe ha ọ bụla ha na-ewetaghị, ma ihe ukwu ma ihe nta. Ha napụtakwara ha ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị ha kpụụrụ, nakwa ihe ndị ha weere.+ Devid napụtara ha ihe ndị ahụ niile.