2 Samuel 1:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ụmụ nwaanyị Izrel, beerenụ Sọl ákwá,Onye yiwere unu uwe uhie* na uwe a chọrọ mma,Onye tinyere ihe e ji achọ mma e ji ọlaedo mee n’uwe unu.
24 Ụmụ nwaanyị Izrel, beerenụ Sọl ákwá,Onye yiwere unu uwe uhie* na uwe a chọrọ mma,Onye tinyere ihe e ji achọ mma e ji ọlaedo mee n’uwe unu.