-
2 Samuel 3:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ihe a Ish-boshet jụrụ Abna were ya ezigbo iwe, ya asị: “M̀ bụ isi nkịta ndị Juda? Ruokwa taa, egosila m ezinụlọ Sọl nna gị na ụmụnne ya na ndị enyi ya na m hụrụ ha n’anya. Ekwebeghịkwa m ka aka Devid kpara gị. Ma, ihe ị kpọrọ m taa na-ajụ m gbasara ya bụ ihe ọjọọ ị sị na mụ na nwaanyị mere.
-