2 Samuel 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Devid asị ya: “Ọ dị mma. Mụ na gị ga-agba ndụ. Naanị ihe m ga-agwa gị bụ ka ị ghara ịnwa anwa bịa hụ m ọ gwụkwala ma ị̀ na-abịa ịkpọtara m Maịkal,+ nwa Sọl.’”
13 Devid asị ya: “Ọ dị mma. Mụ na gị ga-agba ndụ. Naanị ihe m ga-agwa gị bụ ka ị ghara ịnwa anwa bịa hụ m ọ gwụkwala ma ị̀ na-abịa ịkpọtara m Maịkal,+ nwa Sọl.’”