2 Samuel 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Abna gaziri gwa ndị Benjamin okwu,+ gaakwa Hebrọn ka naanị ya na Devid kpaa, ka ọ gwa ya ihe ndị Benjamin niile na ndị Izrel ndị ọzọ kwekọrịtara.
19 Abna gaziri gwa ndị Benjamin okwu,+ gaakwa Hebrọn ka naanị ya na Devid kpaa, ka ọ gwa ya ihe ndị Benjamin niile na ndị Izrel ndị ọzọ kwekọrịtara.