2 Samuel 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Eze Devid na ndị agha ya wee gaa Jeruselem ịlụso ndị Jebus+ bi ebe ahụ agha. Ha mara ya aka, sị ya: “I mekataghị bata ebe a. Ọ bụ ndị ìsì na ndị ngwọrọ ga-achụghachi gị azụ.” Ha nọ na-asị n’obi ha: ‘Devid emekataghị bata ebe a.’+
6 Eze Devid na ndị agha ya wee gaa Jeruselem ịlụso ndị Jebus+ bi ebe ahụ agha. Ha mara ya aka, sị ya: “I mekataghị bata ebe a. Ọ bụ ndị ìsì na ndị ngwọrọ ga-achụghachi gị azụ.” Ha nọ na-asị n’obi ha: ‘Devid emekataghị bata ebe a.’+