2 Samuel 6:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha gara n’ụlọ Abinadab dị n’elu ugwu+ jiri ụgbọala ọhụrụ anụmanụ na-adọkpụ buru Igbe ezi Chineke+ dị ebe ahụ pụwa. Ọza na Ahayo, ụmụ Abinadab, nọkwa na-edu ụgbọala ọhụrụ ahụ. 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:3 Ụlọ Nche,4/1/1996, p. 28-29
3 Ha gara n’ụlọ Abinadab dị n’elu ugwu+ jiri ụgbọala ọhụrụ anụmanụ na-adọkpụ buru Igbe ezi Chineke+ dị ebe ahụ pụwa. Ọza na Ahayo, ụmụ Abinadab, nọkwa na-edu ụgbọala ọhụrụ ahụ.