2 Samuel 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma, mgbe ha ruru ebe a na-akpọ Nekọn, bụ́ ebe a na-azọcha ọka, Ọza matịrị aka jide Igbe ezi Chineke,+ n’ihi na ọ fọrọ obere ka ehi ndị kpụ ụgbọala ahụ kwatuo Igbe ahụ. 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:6 Ụlọ Nche,5/15/2005, p. 174/1/1996, p. 28-29
6 Ma, mgbe ha ruru ebe a na-akpọ Nekọn, bụ́ ebe a na-azọcha ọka, Ọza matịrị aka jide Igbe ezi Chineke,+ n’ihi na ọ fọrọ obere ka ehi ndị kpụ ụgbọala ahụ kwatuo Igbe ahụ.