2 Samuel 7:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M ga-enye ndị m Izrel otu ebe, ha ga-ebikwa ebe ahụ. A gaghị enwe onye ga-enye ha nsogbu. Ndị ọjọọ agaghịkwa emekpa ha ahụ́ ọzọ otú ha mere na mbụ,+
10 M ga-enye ndị m Izrel otu ebe, ha ga-ebikwa ebe ahụ. A gaghị enwe onye ga-enye ha nsogbu. Ndị ọjọọ agaghịkwa emekpa ha ahụ́ ọzọ otú ha mere na mbụ,+