2 Samuel 9:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ma e nwere otu nwoke aha ya bụ Zaịba,+ onye na-eje ozi n’ụlọ Sọl. A gara gwa ya na Eze Devid na-akpọ ya, ya agakwuru ya. Eze asị ya: “Ọ̀ bụ gị bụ Zaịba?” Ya asị: “Abụ m ohu gị.”
2 Ma e nwere otu nwoke aha ya bụ Zaịba,+ onye na-eje ozi n’ụlọ Sọl. A gara gwa ya na Eze Devid na-akpọ ya, ya agakwuru ya. Eze asị ya: “Ọ̀ bụ gị bụ Zaịba?” Ya asị: “Abụ m ohu gị.”