2 Samuel 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi ya, Henọn kpọọrọ ndị na-ejere Devid ozi kpụchapụ ọkara afụ ọnụ ha,+ chawaakwa uwe mwụda ha ruo n’ikè, hapụzie ha ka ha lawa.
4 N’ihi ya, Henọn kpọọrọ ndị na-ejere Devid ozi kpụchapụ ọkara afụ ọnụ ha,+ chawaakwa uwe mwụda ha ruo n’ikè, hapụzie ha ka ha lawa.