2 Samuel 12:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Eji m obi m nye gị ụlọ onyenwe gị,+ nyefeekwa gị ndị nwunye onyenwe gị n’aka,+ meekwa gị eze ndị Juda na ndị Izrel ndị ọzọ.+ N’agbanyeghịkwa na mụ emeerela gị ihe a niile, m dị njikere imekwuru gị ihe ndị ọzọ.+
8 Eji m obi m nye gị ụlọ onyenwe gị,+ nyefeekwa gị ndị nwunye onyenwe gị n’aka,+ meekwa gị eze ndị Juda na ndị Izrel ndị ọzọ.+ N’agbanyeghịkwa na mụ emeerela gị ihe a niile, m dị njikere imekwuru gị ihe ndị ọzọ.+