-
2 Samuel 12:31Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
31 Ọ kpụkwaara ndị bi n’obodo ahụ, gwa ha ka ha na-awa nkume, na-akpụ brik, nakwa ka ha jiri ngwá ọrụ ndị na-aghọ nkọ e ji ígwè rụọ nakwa anyụike na-arụ ọrụ. Otú a ka o mekwara obodo ndị Amọn niile. N’ikpeazụ, Devid na ndị agha ya niile laghachiri Jeruselem.
-