2 Samuel 13:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Absalọm nwa Devid nwere nwanne nwaanyị mara mma. Aha ya bụ Tema.+ Obi Amnọn+ nwa Devid dịkwa ebe ọ nọ.
13 Absalọm nwa Devid nwere nwanne nwaanyị mara mma. Aha ya bụ Tema.+ Obi Amnọn+ nwa Devid dịkwa ebe ọ nọ.