-
2 Samuel 14:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 N’eziokwu, anyị niile ga-anwụrịrị, dịzie ka mmiri a wụfuru awụfu, nke a na-enweghị ike ikurughachi. Ma, Chineke anaghị achọ igbu mmadụ, kama, ọ na-achọ ihe ọ ga-eji maka ya kpọghachite onye a chụpụrụ achụpụ.
-