-
2 Samuel 15:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Absalọm na-asịkwa ya: “Ihe i kwuru dị mma, bụrụkwa eziokwu. Ma, o nweghị onye eze họpụtara ga-eleba okwu gị anya.”