2 Samuel 15:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 O tebeghị ị bịara. Olee otú m ga-esi hapụ gị taa ka i soro anyị na-awagharị, na-aga ebe ọ bụla m na-aga? Laghachi, kpọrọkwa ndị gị laghachi. Ka Jehova gosikwa gị na ya hụrụ gị n’anya nakwa na ya agaghị agbahapụ gị.”+
20 O tebeghị ị bịara. Olee otú m ga-esi hapụ gị taa ka i soro anyị na-awagharị, na-aga ebe ọ bụla m na-aga? Laghachi, kpọrọkwa ndị gị laghachi. Ka Jehova gosikwa gị na ya hụrụ gị n’anya nakwa na ya agaghị agbahapụ gị.”+