3 Mgbe Devid lọrutere n’ụlọ ya na Jeruselem,+ ọ kpọọrọ ndị iko ya iri ọ hapụrụ ka ha lekọtawa ụlọ,+ kpọsa n’ụlọ ebe a ga na-eche ha nche. Ọ nọ na-enye ha nri, ma ha na ya edinaghị.+ Ha nọgidere ebe ahụ ruo ụbọchị ha nwụrụ. N’agbanyeghị na di ha dị ndụ, ha dị ka ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ.