2 Samuel 22:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova na-akwụ m ụgwọ maka na m bụ onye ezi omume.+ Ọ na-akwụ m ụgwọ maka na aka m dị ọcha.+