2 Samuel 22:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ihe ezi Chineke na-eme zuru okè.+ Okwu Jehova enweghị ntụpọ.*+ Chineke bụụrụ ndị niile na-agbaba n’ime ya ọta.+
31 Ihe ezi Chineke na-eme zuru okè.+ Okwu Jehova enweghị ntụpọ.*+ Chineke bụụrụ ndị niile na-agbaba n’ime ya ọta.+