2 Samuel 22:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Obi ga-amapụ* ndị mba ọzọ,Ha ga-amara jijiji si n’ebe ha a rụsiri ike na-apụta.