2 Samuel 22:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 Ọ na-anapụta m n’aka ndị iro m. Chineke, ị na-ebugo m+ ebe aka ndị na-achọ imesi m ike na-agaghị eru. Ị na-anapụta m n’aka onye chọrọ imerụ m ahụ́.+
49 Ọ na-anapụta m n’aka ndị iro m. Chineke, ị na-ebugo m+ ebe aka ndị na-achọ imesi m ike na-agaghị eru. Ị na-anapụta m n’aka onye chọrọ imerụ m ahụ́.+