-
2 Samuel 23:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Ọ bụ eziokwu na a na-akwanyere ya ùgwù karịa ndị agha iri atọ ahụ bụ́ ndị isi, ọ harughị ka ndị dike atọ ahụ. Ma, Devid họpụtara ya ka ọ bụrụ onye nche ya.
-