2 Samuel 24:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, obi* Devid malitere ịpịa ya ụtarị+ mgbe ọ gụchara ndị mmadụ ọnụ. Devid gwaziri Jehova, sị: “Emeela m ezigbote mmehie.+ Ma ugbu a, Jehova, biko, gbaghara ohu gị mmehie ya,+ n’ihi na ezuzuola m nnọọ nzuzu.”+
10 Ma, obi* Devid malitere ịpịa ya ụtarị+ mgbe ọ gụchara ndị mmadụ ọnụ. Devid gwaziri Jehova, sị: “Emeela m ezigbote mmehie.+ Ma ugbu a, Jehova, biko, gbaghara ohu gị mmehie ya,+ n’ihi na ezuzuola m nnọọ nzuzu.”+