13 Gad wee gakwuru Devid sị ya: “Ị̀ chọrọ ka ụnwụ daa n’ala gị afọ asaa?+ Ka ị̀ chọrọ ka ndị iro gị na-achụ gị, gị ana-agbara ha ọsọ ruo ọnwa atọ?+ Ka ị̀ chọrọ ka ọrịa na-efe efe dịrị n’ala gị ụbọchị atọ?+ Chebara ya echiche gwa m nke ị chọrọ ka m gaa gwa Chineke, onye ziri m ozi a.”