-
2 Samuel 24:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Mgbe Arọna lepụrụ anya hụ ka eze na ndị na-ejere ya ozi na-abịa ebe ọ nọ, ọ pụtara ozugbo gbuo ikpere n’ala, kpọọrọ eze isiala.
-