1 Ndị Eze 1:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ka Jehova nọnyere Solomọn otú ahụ ọ nọnyeere onyenwe m eze.+ Ka o meekwa ka ọchịchị ya sie ike karịa nke onyenwe m bụ́ Eze Devid.”+
37 Ka Jehova nọnyere Solomọn otú ahụ ọ nọnyeere onyenwe m eze.+ Ka o meekwa ka ọchịchị ya sie ike karịa nke onyenwe m bụ́ Eze Devid.”+