1 Ndị Eze 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Gosi ụmụ Bazilaị+ onye Gilied na ị hụrụ ha n’anya, ka ha sorokwa ná ndị na-eri ihe na tebụl gị, n’ihi na ha nyeere m aka+ mgbe m gbara ọsọ n’ihi Absalọm nwanne gị.+
7 “Gosi ụmụ Bazilaị+ onye Gilied na ị hụrụ ha n’anya, ka ha sorokwa ná ndị na-eri ihe na tebụl gị, n’ihi na ha nyeere m aka+ mgbe m gbara ọsọ n’ihi Absalọm nwanne gị.+