-
1 Ndị Eze 2:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Bat-shiba wee gakwuru Eze Solomọn ka ọ gwa ya ihe Adọnaịja kwuru. Ozugbo eze hụrụ ya, ọ gara nabata ya, kpọọrọ ya isiala, mechaakwa gaa nọrọ ọdụ n’ocheeze ya. O kwukwara ka e butere nne eze ocheeze, ka ọ nọrọ ọdụ n’aka nri ya.
-