1 Ndị Eze 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Solomọn nwere mmadụ iri na abụọ na-enyere ya aka n’Izrel niile, ndị na-ewetara ya na ezinụlọ ya nri. Onye nke ọ bụla n’ime ha na-eweta nri nke ya otu ọnwa zuru ezu n’afọ.+
7 Solomọn nwere mmadụ iri na abụọ na-enyere ya aka n’Izrel niile, ndị na-ewetara ya na ezinụlọ ya nri. Onye nke ọ bụla n’ime ha na-eweta nri nke ya otu ọnwa zuru ezu n’afọ.+