1 Ndị Eze 4:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Onye ọzọ bụ Giba nwa Yuraị, onye na-elekọta ala Gilied,+ ya bụ, ala Saịhọn+ eze ndị Amọraịt na Ọg+ eze Beshan nọbu na-achị. E nwekwara onye na-enyere eze aka bụ́ onyeisi ndị ọzọ a niile na-enyere eze aka.
19 Onye ọzọ bụ Giba nwa Yuraị, onye na-elekọta ala Gilied,+ ya bụ, ala Saịhọn+ eze ndị Amọraịt na Ọg+ eze Beshan nọbu na-achị. E nwekwara onye na-enyere eze aka bụ́ onyeisi ndị ọzọ a niile na-enyere eze aka.