-
1 Ndị Eze 4:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 Ha na-ewegakwa ọka bali na okporo ọka ebe ọ bụla a chọrọ ha ka ịnyịnya dị iche iche taa, ma ịnyịnya ndị nke na-adọkpụ ụgbọ ịnyịnya. Onye nke ọ bụla na-eweta ihe o kwesịrị iweta.
-