1 Ndị Eze 4:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ndị si ebe dị iche iche nọkwa na-abịa ka ha nụ okwu onye amamihe Solomọn na-ekwu. Ndị eze niile nọ n’ụwa, ndị nụrụ gbasara amamihe ya, sokwa bịa.+
34 Ndị si ebe dị iche iche nọkwa na-abịa ka ha nụ okwu onye amamihe Solomọn na-ekwu. Ndị eze niile nọ n’ụwa, ndị nụrụ gbasara amamihe ya, sokwa bịa.+