9 Ndị na-ejere m ozi ga-esi na Lebanọn buga ha n’oké osimiri. M ga-ahụkwa na e kere ha n’ùkwù n’ùkwù si n’oké osimiri buga ha ebe ị chọrọ ka m buga ha. M ga-atọsakwa ha ebe ahụ, gị eburuzie ha. Ụgwọ ị ga-akwụ m bụ inye ezinụlọ m ihe m ga-agwa gị ha ga-eri.”+